Evangelist Confidence Ugochinyere Obasi. A.K A Evg Confi Jesus.
Was born on the 10th October Into the family of Pst and Mrs Samuel Ogbonna in a town called Ndoro oboro Ikwuano LGA Abia state.
I’m blessed with 4 beautiful sisters and 2 handsome brothers.
I was taken by Pst Obasi Ifeanyi the senior pst of God’s chosen fountain of life ministry.
In the year 2017 he is from Enugu Mmaku in Enugu state.
And to the Glory of God our union is blessed with a boy and a girl.
LYRIC NYEM ALERT.
1. Lee ndi ihe na sirike, lee ndi ana ako.
Nye ha alert gbagam oh gbagam Nkea bu akwa umu ogbenye na ndi enweghi nne, nye anyi alert gbagam oh gbagam. Rice alala elu, beans na garri di oke onu mere anyi ebere nye anyi alert gbagam. Aguru na egbu ndi madu, pentioners are crying. workers are saying nye anyi alert gbagam.
BRIDGE;
Gbagam oh gbagam, nyem alert gbagam oh gbagam. Jesus nyem alert lee, gbagam oh gbagam.
Nyem alert gbagam oh gbagam.
2. Ihe na eme n’uwa ona agbam anya mmiri.
nuru aririo anyi
nye anyi alert gbagam
Nna na ere nwa ya maka enweghi ego
nye anyi alert gbagam oh gbagam
Nna na egbu nwa ya ka owe kpata ego, nuru aririo anyi
nye anyi alert gbagam, MD record my wonderful director Nye ya alert gbagam. Ewo.
3. After graduation no employment
nye anyi alert gbagam oh gbagam
Ndi tenant na acho ego ha ji akwu ugwo ulo
nye ha alert gbagam oh gbagam
Ufodu na ario gi they want to be a land lord
nye ha alert gbagam oh gbagam
Ufodu na acho motor they are tired of trecking
nye ha alert gbagam oh gbagam
Umuokorobia na acho ilu nwanyi
ma ha enweghi ego
nye ha alert gbagam.
No 3. coda.
Ewo nyem alert eh
ka obi wee dim mma eh chioma meh.
ka onu ochi wee waa mee , eze Biko
nyem alert e-e-e chioma meh
oh gbagam.
I’m so grateful to God. And I appreciate your effort you put in , to make my song go viral. God bless you amen.